Aịzaya 54:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 54 Jehova kwuru, sị: “Nwaanyị aga,+ tie mkpu ọṅụ. Onye ime na-emetụbeghị,+ nwewe aṅụrị, tiekwa mkpu ọṅụ,+N’ihi na ụmụ nke nwaanyị di ya jụrụ dị ọtụtụKarịa ụmụ nke nwaanyị ya na di* ya bi.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 54:1 Ụlọ Nche,3/15/2006, p. 118/1/1995, p. 11 Amụma Aịsaịa II, p. 216-221
54 Jehova kwuru, sị: “Nwaanyị aga,+ tie mkpu ọṅụ. Onye ime na-emetụbeghị,+ nwewe aṅụrị, tiekwa mkpu ọṅụ,+N’ihi na ụmụ nke nwaanyị di ya jụrụ dị ọtụtụKarịa ụmụ nke nwaanyị ya na di* ya bi.+