Aịzaya 54:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 N’ihi na Jehova kpọrọ gị ka à ga-asị na ị bụ nwaanyị di ya hapụrụ, onye obi gbawara.*+ Ọ kpọkwara gị ka à ga-asị na ị bụ nwaanyị a lụtara n’agbọghọ, e mechaa jụ ya.” Ọ bụ Chineke gị kwuru ihe a. Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 54:6 Amụma Aịsaịa II, p. 224
6 N’ihi na Jehova kpọrọ gị ka à ga-asị na ị bụ nwaanyị di ya hapụrụ, onye obi gbawara.*+ Ọ kpọkwara gị ka à ga-asị na ị bụ nwaanyị a lụtara n’agbọghọ, e mechaa jụ ya.” Ọ bụ Chineke gị kwuru ihe a.