Aịzaya 54:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 “Nwaanyị nke nọ n’ahụhụ,+ onye oké ifufe na-ebugharị, onye a na-akasighịkwa obi,+M ga-eji ụrọ pụrụ iche doo nkume gị niile. M ga-ejikwa nkume safaya tọọ ntọala gị.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 54:11 Amụma Aịsaịa II, p. 227-228
11 “Nwaanyị nke nọ n’ahụhụ,+ onye oké ifufe na-ebugharị, onye a na-akasighịkwa obi,+M ga-eji ụrọ pụrụ iche doo nkume gị niile. M ga-ejikwa nkume safaya tọọ ntọala gị.+