Aịzaya 56:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova, onye na-akpọkọta ndị Izrel a chụsara achụsa,+ kwuru, sị: “M ga-akpọkọtara ha ndị ọzọ ma e wezụga ndị nke a kpọkọtara akpọkọta.”+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 56:8 Amụma Aịsaịa II, p. 257
8 Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova, onye na-akpọkọta ndị Izrel a chụsara achụsa,+ kwuru, sị: “M ga-akpọkọtara ha ndị ọzọ ma e wezụga ndị nke a kpọkọtara akpọkọta.”+