Aịzaya 56:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Ndị nche kpuru ìsì.+ E nweghịkwa onye n’ime ha ma ihe na-emenụ.+ Ha niile bụ nkịta dara ogbi, nke na-anaghị agbọli ụja.+ Ha na-eku ume ọkụ ọkụ, makpurukwa ala. Ịrahụ ụra na-atọgbu ha atọgbu. Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 56:10 Amụma Aịsaịa II, p. 258-260
10 Ndị nche kpuru ìsì.+ E nweghịkwa onye n’ime ha ma ihe na-emenụ.+ Ha niile bụ nkịta dara ogbi, nke na-anaghị agbọli ụja.+ Ha na-eku ume ọkụ ọkụ, makpurukwa ala. Ịrahụ ụra na-atọgbu ha atọgbu.