Aịzaya 62:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Jehova gwara ndị nọ ebe ụwa sọtụrụ, sị: “Gwanụ Zayọn,* sị,‘A ga-azọpụta gị n’oge na-adịghị anya.+ Chineke dị njikere ịkwụ ndị ya ụgwọ ọrụ. Ihe ọ ga-akwụ ha dịkwa n’ihu ya.’”+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 62:11 Amụma Aịsaịa II, p. 346-348
11 Jehova gwara ndị nọ ebe ụwa sọtụrụ, sị: “Gwanụ Zayọn,* sị,‘A ga-azọpụta gị n’oge na-adịghị anya.+ Chineke dị njikere ịkwụ ndị ya ụgwọ ọrụ. Ihe ọ ga-akwụ ha dịkwa n’ihu ya.’”+