Aịzaya 65:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Jehova kwuru, sị: “Ọ na-abụ mmadụ hụ ụyọkọ mkpụrụ vaịn nke ga-agbapụta mmanya ọhụrụ,Ya asị, ‘Emebila ya, n’ihi na ihe dị mma* dị n’ime ya.’ Otú ahụkwa ka m ga-emere ndị ohu m. M gaghị ebibi ha niile.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 65:8 Amụma Aịsaịa II, p. 376-377
8 Jehova kwuru, sị: “Ọ na-abụ mmadụ hụ ụyọkọ mkpụrụ vaịn nke ga-agbapụta mmanya ọhụrụ,Ya asị, ‘Emebila ya, n’ihi na ihe dị mma* dị n’ime ya.’ Otú ahụkwa ka m ga-emere ndị ohu m. M gaghị ebibi ha niile.+