-
Aịzaya 66:8Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
8 Ònye nụtụrụla ụdị ihe a?
Ònye hụtụrụla ụdị ihe ndị a?
À ga-amụ ala n’otu ụbọchị?
Ka à ga-amụ mba n’otu mgbe?
Ma, ozugbo ime mere Zayọn, ọ mụrụ ụmụ ya ndị nwoke.
-