Jeremaya 1:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 1 Ọ bụ Jeremaya* nwa Hilkaya, bụ́ otu n’ime ndị nchụàjà n’Anatọt,+ n’ala Benjamin, kwuru ihe ndị a.