Jeremaya 1:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Jehova gwakwara m okwu nke ugboro abụọ, sị: “Gịnị ka ị na-ahụ?” Mụ asị ya: “M na-ahụ ite* nke ihe dị na ya na-agbọ agbọ,* ọnụ ya echeghịkwa ihu n’ebe ugwu.” Jeremaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 1:13 Jeremaya, p. 14-15
13 Jehova gwakwara m okwu nke ugboro abụọ, sị: “Gịnị ka ị na-ahụ?” Mụ asị ya: “M na-ahụ ite* nke ihe dị na ya na-agbọ agbọ,* ọnụ ya echeghịkwa ihu n’ebe ugwu.”