Jeremaya 1:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Taa, emeela m ka ị dị ka obodo a rụsiri ike,Ogidi ígwè, na mgbidi ọla kọpa, ka i nwee ike kwụrụ ma kwuo ihe ga-eme ala a niile,+Ihe ga-eme ndị eze Juda na ndị isi ya,Nakwa ihe ga-eme ndị nchụàjà ya na ndị bi n’ala a.+ Jeremaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 1:18 Ụlọ Nche,3/15/2011, p. 32
18 Taa, emeela m ka ị dị ka obodo a rụsiri ike,Ogidi ígwè, na mgbidi ọla kọpa, ka i nwee ike kwụrụ ma kwuo ihe ga-eme ala a niile,+Ihe ga-eme ndị eze Juda na ndị isi ya,Nakwa ihe ga-eme ndị nchụàjà ya na ndị bi n’ala a.+