Jeremaya 2:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 ‘Ma, gaanụ n’ala ndị dị n’ụsọ osimiri* nke ndị Kitim+ lee ihe unu ga-ahụ. Zigakwanụ ozi na Kida+ ma cheenụ echiche nke ọma,Ka unu mata ma ụdị ihe a ò metụla. Jeremaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 2:10 Ụlọ Nche,3/15/2007, p. 9
10 ‘Ma, gaanụ n’ala ndị dị n’ụsọ osimiri* nke ndị Kitim+ lee ihe unu ga-ahụ. Zigakwanụ ozi na Kida+ ma cheenụ echiche nke ọma,Ka unu mata ma ụdị ihe a ò metụla.