Jeremaya 2:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 ‘I weregodị akanwụ na ncha hiri nne saa ahụ́,Ị ka ga-abụ onye na-adịghị ọcha n’anya m n’ihi mmehie gị.’+ Ọ bụ Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru ihe a.
22 ‘I weregodị akanwụ na ncha hiri nne saa ahụ́,Ị ka ga-abụ onye na-adịghị ọcha n’anya m n’ihi mmehie gị.’+ Ọ bụ Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru ihe a.