Jeremaya 2:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 Kwụsị ịgba ọsọ, ma ọ́ bụghị ya, ị ga-agba ụkwụ ọtọ,Akpịrị ga-akpọkwa gị nkụ. Ma ị sịrị, ‘Ọ baghị uru!+ Kama ahụrụ m ndị mba ọzọ* n’anya,+Ọ bụkwa ha ka m ga-eso.’+
25 Kwụsị ịgba ọsọ, ma ọ́ bụghị ya, ị ga-agba ụkwụ ọtọ,Akpịrị ga-akpọkwa gị nkụ. Ma ị sịrị, ‘Ọ baghị uru!+ Kama ahụrụ m ndị mba ọzọ* n’anya,+Ọ bụkwa ha ka m ga-eso.’+