Jeremaya 3:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Ndị mmadụ na-ajụ, sị: “Ọ bụrụ na nwoke achụpụ nwunye ya, ya agaa lụọ di ọzọ, nwoke ahụ ò kwesịrị ịkpọrọ ya ọzọ?” Ọ̀ bụ na e merụbeghị ala ahụ?+ “Gị na ọtụtụ ụmụ nwoke akwaala iko.+ Ị̀ ka kwesịrị ịlọghachikwute m?” Ọ bụ Jehova kwuru ihe a.
3 Ndị mmadụ na-ajụ, sị: “Ọ bụrụ na nwoke achụpụ nwunye ya, ya agaa lụọ di ọzọ, nwoke ahụ ò kwesịrị ịkpọrọ ya ọzọ?” Ọ̀ bụ na e merụbeghị ala ahụ?+ “Gị na ọtụtụ ụmụ nwoke akwaala iko.+ Ị̀ ka kwesịrị ịlọghachikwute m?” Ọ bụ Jehova kwuru ihe a.