Jeremaya 3:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 N’oge Eze Josaya na-achị,+ Jehova gwara m, sị: “‘Ị̀ hụla ihe Izrel na-enupụ isi mere? Ọ na-aga n’ugwu ọ bụla dị elu nakwa n’okpuru nnukwu osisi ọ bụla na-ama pokopoko, ka ọ nọrọ ebe ndị ahụ na-agba akwụna.+
6 N’oge Eze Josaya na-achị,+ Jehova gwara m, sị: “‘Ị̀ hụla ihe Izrel na-enupụ isi mere? Ọ na-aga n’ugwu ọ bụla dị elu nakwa n’okpuru nnukwu osisi ọ bụla na-ama pokopoko, ka ọ nọrọ ebe ndị ahụ na-agba akwụna.+