Jeremaya 3:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Gaa n’ebe ugwu kwuo, sị:+ “‘“Jehova kwuru, sị, Izrel, onye na-enupụrụ m isi, lọghachi.”+ Jehova kwukwara, sị, ‘Agaghị m ewesa gị iwe,+ n’ihi na ana m akwụsi ike n’ihe m kwuru. Agaghị m ebu iwe n’obi ruo mgbe ebighị ebi. Jeremaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 3:12 Jeremaya, p. 150-152 Ụlọ Nche,3/15/2007, p. 9
12 Gaa n’ebe ugwu kwuo, sị:+ “‘“Jehova kwuru, sị, Izrel, onye na-enupụrụ m isi, lọghachi.”+ Jehova kwukwara, sị, ‘Agaghị m ewesa gị iwe,+ n’ihi na ana m akwụsi ike n’ihe m kwuru. Agaghị m ebu iwe n’obi ruo mgbe ebighị ebi.