Jeremaya 4:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 N’ihi na Jehova gwara ndị Juda na ndị bi na Jeruselem, sị: “Kọọnụ ihe n’ala unu na-akọbeghị ihe. Kwụsịkwanụ ịkụ mkpụrụ ebe ogwu dị.+ Jeremaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 4:3 Ụlọ Nche,3/15/2007, p. 9
3 N’ihi na Jehova gwara ndị Juda na ndị bi na Jeruselem, sị: “Kọọnụ ihe n’ala unu na-akọbeghị ihe. Kwụsịkwanụ ịkụ mkpụrụ ebe ogwu dị.+