Jeremaya 4:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Ha agbaala Jeruselem gburugburu otú ndị na-eche ubi nche si agba ubi ha na-eche nche gburugburu,+N’ihi na ndị bi na ya enupụrụla m isi.”+ Ọ bụ Jehova kwuru ihe a.
17 Ha agbaala Jeruselem gburugburu otú ndị na-eche ubi nche si agba ubi ha na-eche nche gburugburu,+N’ihi na ndị bi na ya enupụrụla m isi.”+ Ọ bụ Jehova kwuru ihe a.