Jeremaya 5:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Olee otú m ga-esi gbaghara gị ihe a? Ụmụ gị ahapụla m. Ha na-ejikwa chi ndị na-abụghị Chineke aṅụ iyi.+ M na-enye ha ihe ọ bụla dị ha mkpa,Ma ha nọ na-akwa iko. N’ụlọ nwaanyị akwụna ka ha na-ekworo aga.
7 Olee otú m ga-esi gbaghara gị ihe a? Ụmụ gị ahapụla m. Ha na-ejikwa chi ndị na-abụghị Chineke aṅụ iyi.+ M na-enye ha ihe ọ bụla dị ha mkpa,Ma ha nọ na-akwa iko. N’ụlọ nwaanyị akwụna ka ha na-ekworo aga.