Jeremaya 5:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 “Ndị nzuzu na ndị na-enweghị uche, nụrụnụ ihe a:+ Unu nwere anya ma unu anaghị ahụ ụzọ.+ Unu nwere ntị ma unu anaghị anụ ihe.+
21 “Ndị nzuzu na ndị na-enweghị uche, nụrụnụ ihe a:+ Unu nwere anya ma unu anaghị ahụ ụzọ.+ Unu nwere ntị ma unu anaghị anụ ihe.+