Jeremaya 6:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 “Jikerenụ* ịlụso ya agha. Bilienụ ka anyị lụso ya agha n’etiti ehihie.” “Anyị efuola, n’ihi na chi ejiwela. Chi na-ejikwu n’ike n’ike.”*
4 “Jikerenụ* ịlụso ya agha. Bilienụ ka anyị lụso ya agha n’etiti ehihie.” “Anyị efuola, n’ihi na chi ejiwela. Chi na-ejikwu n’ike n’ike.”*