Jeremaya 6:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Jeruselem, nabata aka ná ntị m na-adọ gị, ma ọ́ bụghị ya, m* ga-agbakụta gị azụ ka ihe a na-asọ oyi.+ M ga-eme ka ị tọgbọrọ nkịtị, a gharakwa inwe mmadụ ọ bụla ga-ebi na gị.”+
8 Jeruselem, nabata aka ná ntị m na-adọ gị, ma ọ́ bụghị ya, m* ga-agbakụta gị azụ ka ihe a na-asọ oyi.+ M ga-eme ka ị tọgbọrọ nkịtị, a gharakwa inwe mmadụ ọ bụla ga-ebi na gị.”+