Jeremaya 6:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 “Ole ndị ka m ga-agwa okwu, dọọkwa aka ná ntị? Ònye ga-ege m ntị? Ntị ha akpọchiela.* Ọ bụ ya mere na ha enweghị ike ịṅa ntị.+ Ha ji okwu Jehova eme ihe ọchị.+ Okwu ya anaghị atọ ha ụtọ.
10 “Ole ndị ka m ga-agwa okwu, dọọkwa aka ná ntị? Ònye ga-ege m ntị? Ntị ha akpọchiela.* Ọ bụ ya mere na ha enweghị ike ịṅa ntị.+ Ha ji okwu Jehova eme ihe ọchị.+ Okwu ya anaghị atọ ha ụtọ.