Jeremaya 6:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 N’ihi ihe a, Jehova kwuru, sị: “M na-edowere ndị a ihe ga-eme ka ha daa. Ọ ga-akwadakwa ha,Ma ndị nna ma ụmụ ha,Mmadụ na ibe ya. Ha niile ga-ala n’iyi.”+
21 N’ihi ihe a, Jehova kwuru, sị: “M na-edowere ndị a ihe ga-eme ka ha daa. Ọ ga-akwadakwa ha,Ma ndị nna ma ụmụ ha,Mmadụ na ibe ya. Ha niile ga-ala n’iyi.”+