-
Jeremaya 7:2Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
2 “Gaa guzoro n’ọnụ ụzọ ámá ụlọ Jehova, nọrọkwa ebe ahụ kwuo, sị, ‘Unu ndị Juda niile, ndị na-esi n’ọnụ ụzọ ámá a abanye ịga kpọọrọ Jehova isiala, nụrụnụ ihe Jehova kwuru.
-