Jeremaya 7:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 ọ bụrụ na unu anaghị emegbu onye mbịarambịa, nwa na-enweghị nne na nna* na nwaanyị isi mkpe,+ ọ bụrụ na unu anaghị egbu ndị aka ha dị ọcha n’ala a, ọ bụrụkwa na unu agaghị fewe chi ọzọ dị iche iche ma kpatara onwe unu nsogbu,+
6 ọ bụrụ na unu anaghị emegbu onye mbịarambịa, nwa na-enweghị nne na nna* na nwaanyị isi mkpe,+ ọ bụrụ na unu anaghị egbu ndị aka ha dị ọcha n’ala a, ọ bụrụkwa na unu agaghị fewe chi ọzọ dị iche iche ma kpatara onwe unu nsogbu,+