Jeremaya 7:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 N’ihi ya, ihe m mere Shaịlo+ ka m ga-eme ụlọ a kara unu obi+ a na-anọ eto aha m,+ bụ́ ebe m nyere unu na nna nna unu hà.
14 N’ihi ya, ihe m mere Shaịlo+ ka m ga-eme ụlọ a kara unu obi+ a na-anọ eto aha m,+ bụ́ ebe m nyere unu na nna nna unu hà.