Jeremaya 9:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Onye ọ bụla na-aghọ onye agbata obi ya aghụghọ. O nweghịkwa onye na-ekwu eziokwu. Ha akụzierela ire ha otú e si agha ụgha.+ Ha na-eji ike ha niile eme ihe ọjọọ.
5 Onye ọ bụla na-aghọ onye agbata obi ya aghụghọ. O nweghịkwa onye na-ekwu eziokwu. Ha akụzierela ire ha otú e si agha ụgha.+ Ha na-eji ike ha niile eme ihe ọjọọ.