Jeremaya 9:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 M ga-eme ka Jeruselem bụrụ ikpo nkume+ na ọgba nkịta ọhịa.+ M ga-emekwa ka obodo ndị dị na Juda tọgbọrọ nkịtị, n’enweghị onye bi na ha.+
11 M ga-eme ka Jeruselem bụrụ ikpo nkume+ na ọgba nkịta ọhịa.+ M ga-emekwa ka obodo ndị dị na Juda tọgbọrọ nkịtị, n’enweghị onye bi na ha.+