Jeremaya 9:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 Jehova kwuru, sị: “Ka onye ma ihe ghara ịna-eme ọnụ n’ihi ihe ọ ma.+ Ka dike ghara ịna-eme ọnụ n’ihi ike ya,Ka ọgaranya gharakwa ịna-eme ọnụ n’ihi akụnụba ya.”+
23 Jehova kwuru, sị: “Ka onye ma ihe ghara ịna-eme ọnụ n’ihi ihe ọ ma.+ Ka dike ghara ịna-eme ọnụ n’ihi ike ya,Ka ọgaranya gharakwa ịna-eme ọnụ n’ihi akụnụba ya.”+