Jeremaya 10:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Ma, Jehova bụ Chineke n’eziokwu. Ọ bụ Chineke dị ndụ,+ bụrụkwa Eze ruo mgbe ebighị ebi.+ Ụwa ga-ama jijiji n’ihi iwe ya,+E nweghịkwa mba ga-adịgide ma o wesa ha iwe.
10 Ma, Jehova bụ Chineke n’eziokwu. Ọ bụ Chineke dị ndụ,+ bụrụkwa Eze ruo mgbe ebighị ebi.+ Ụwa ga-ama jijiji n’ihi iwe ya,+E nweghịkwa mba ga-adịgide ma o wesa ha iwe.