Jeremaya 10:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Ataala m ahụhụ n’ihi ọkpụkpụ m nke gbajiri agbaji.+ Ahụ́ e merụrụ m enweghị ngwọta. M kwukwara, sị: “N’eziokwu, ihe a bụ ọrịa na-arịa m. M ga na-edikwa ya.
19 Ataala m ahụhụ n’ihi ọkpụkpụ m nke gbajiri agbaji.+ Ahụ́ e merụrụ m enweghị ngwọta. M kwukwara, sị: “N’eziokwu, ihe a bụ ọrịa na-arịa m. M ga na-edikwa ya.