Jeremaya 10:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 Wesa mba ndị na-amaghị gịNakwa ezinụlọ ndị na-anaghị akpọku aha gị ezigbo iwe.+ N’ihi na ha na-alụso Jekọb ọgụ.+ N’eziokwu, ha na-alụso ya ọgụ, na-achọkwa ibibi ya.+ Ha emeekwala ka ala ya tọgbọrọ chakoo.+
25 Wesa mba ndị na-amaghị gịNakwa ezinụlọ ndị na-anaghị akpọku aha gị ezigbo iwe.+ N’ihi na ha na-alụso Jekọb ọgụ.+ N’eziokwu, ha na-alụso ya ọgụ, na-achọkwa ibibi ya.+ Ha emeekwala ka ala ya tọgbọrọ chakoo.+