Jeremaya 12:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 “Ahapụla m ụlọ m.+ Ahapụla m ndị m ketara.+ Enyefeela m ndị m* hụrụ n’anya n’aka ndị iro ha.+