Jeremaya 12:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Ndị na-azụrụ m atụrụ alaala ubi vaịn m n’iyi.+ Ha azọtọọla ala m.+ Ha emeela ka ọmarịcha ala m ghọọ ala ịkpa tọgbọ nkịtị.
10 Ndị na-azụrụ m atụrụ alaala ubi vaịn m n’iyi.+ Ha azọtọọla ala m.+ Ha emeela ka ọmarịcha ala m ghọọ ala ịkpa tọgbọ nkịtị.