-
Jeremaya 13:4Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
4 “Chịrị ájị̀ ahụ ị zụrụ, nke i kere n’úkwù, bilie gaa n’Osimiri Yufretis, zookwa ya ebe gbawara agbawa ná nnukwu nkume dị ebe ahụ.”
-