-
Jeremaya 13:7Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
7 M gara n’Osimiri Yufretis gwuo ala ebe m zoro ájị̀ ahụ ma chịrị ya. Ma, m chọpụtara na ájị̀ ahụ emebiela. E nweghịkwa ihe a ga-eji ya eme.
-