11 Jehova kwuru, sị, ‘Otú ahụ e si ekegidesi ájị̀ ike n’úkwù ka m kegidesiri ndị Izrel niile na ndị Juda niile ike n’ahụ́ m. M mere ihe a ka ha wee bụrụ ndị m,+ ndị e si n’aka ha anụ aha m,+ ndị na-eto m, nakwa ndị na-asọpụrụ m. Ma, ha erubereghị m isi.’+