Jeremaya 14:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Gịnị mere i ji nọrọ ka nwoke ihe juru anya,Dị ka dike nke na-enweghị ike ịzọpụta ndị ya? Ma Jehova, ị nọnyeere anyị.+ Ọ bụkwa aha gị ka anyị na-aza.+ Ahapụkwala anyị.
9 Gịnị mere i ji nọrọ ka nwoke ihe juru anya,Dị ka dike nke na-enweghị ike ịzọpụta ndị ya? Ma Jehova, ị nọnyeere anyị.+ Ọ bụkwa aha gị ka anyị na-aza.+ Ahapụkwala anyị.