Jeremaya 14:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Jehova kwuru gbasara ndị Juda, sị: “Ngagharị na-amasị ha.+ Ụkwụ anaghị anọ ha otu ebe.+ Ọ bụ ya mere na ihe ha anaghị amasị Jehova.+ Ọ ga-echeta mmehie ndị ha mere, meekwa ka ha zaa ajụjụ maka ha.”+
10 Jehova kwuru gbasara ndị Juda, sị: “Ngagharị na-amasị ha.+ Ụkwụ anaghị anọ ha otu ebe.+ Ọ bụ ya mere na ihe ha anaghị amasị Jehova.+ Ọ ga-echeta mmehie ndị ha mere, meekwa ka ha zaa ajụjụ maka ha.”+