Jeremaya 15:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Jehova, ị ma ahụhụ m na-ata. Biko cheta m. Uche gị dịrịkwa n’ebe m nọ. Taa ndị na-akpagbu m ahụhụ.+ Ekwela ka m laa n’iyi maka na ị naghị ewe iwe ọsọ ọsọ. Chetakwa na ọ bụ n’ihi gị ka m ji edi mkparị niile a na-akparị m.+ Jeremaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 15:15 Jeremaya, p. 117-118
15 Jehova, ị ma ahụhụ m na-ata. Biko cheta m. Uche gị dịrịkwa n’ebe m nọ. Taa ndị na-akpagbu m ahụhụ.+ Ekwela ka m laa n’iyi maka na ị naghị ewe iwe ọsọ ọsọ. Chetakwa na ọ bụ n’ihi gị ka m ji edi mkparị niile a na-akparị m.+