Jeremaya 16:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Jehova kwukwara, sị,‘Abanyela n’ụlọ ebe ndị na-eru uju na-eme oriri,Agala ibe ákwá arịrị. Asịkwala ha ndo.’+ N’ihi na Jehova sịrị, ‘Agaghịzi m ekwe ka udo dịrị ndị a. M ga-akwụsị ịhụ ha n’anya, kwụsịkwa imere ha ebere.+
5 Jehova kwukwara, sị,‘Abanyela n’ụlọ ebe ndị na-eru uju na-eme oriri,Agala ibe ákwá arịrị. Asịkwala ha ndo.’+ N’ihi na Jehova sịrị, ‘Agaghịzi m ekwe ka udo dịrị ndị a. M ga-akwụsị ịhụ ha n’anya, kwụsịkwa imere ha ebere.+