Jeremaya 16:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Ma, m ga-ebu ụzọ taa ha ahụhụ niile e kwesịrị ịta ha maka njehie ha na mmehie ha,+N’ihi na ha ejirila arụsị ha dị iche iche na-asọ oyi merụọ ala m. Ha emeela ka arụsị ha rụrụ arụ jupụta n’ala m niile.’”+
18 Ma, m ga-ebu ụzọ taa ha ahụhụ niile e kwesịrị ịta ha maka njehie ha na mmehie ha,+N’ihi na ha ejirila arụsị ha dị iche iche na-asọ oyi merụọ ala m. Ha emeela ka arụsị ha rụrụ arụ jupụta n’ala m niile.’”+