Jeremaya 19:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 M ga-eme ka ha na-eri anụ ụmụ ha ndị nwoke na nke ụmụ ha ndị nwaanyị. Mgbe ndị iro ha na ndị na-achọ igbu ha* ga-anọchibido ha, ihe ga-esiri ha ike. Ha agaghịkwa ahụ ihe ha ga-eri. N’ihi ya, onye ọ bụla n’ime ha ga na-eri anụ mmadụ ibe ya.”’+ Jeremaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 19:9 Jeremaya, p. 154-155
9 M ga-eme ka ha na-eri anụ ụmụ ha ndị nwoke na nke ụmụ ha ndị nwaanyị. Mgbe ndị iro ha na ndị na-achọ igbu ha* ga-anọchibido ha, ihe ga-esiri ha ike. Ha agaghịkwa ahụ ihe ha ga-eri. N’ihi ya, onye ọ bụla n’ime ha ga na-eri anụ mmadụ ibe ya.”’+