Jeremaya 20:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Ma Jehova, bụ́ dike n’agha, nọnyeere m.+ Ọ bụ ya mere ndị na-akpagbu m ga-eji daa wee ghara imeri m.+ Ezigbo ihere ga-eme ha, n’ihi na ihe ha na-achọ ime m agaghị enwe isi. A gaghị echefu ihere a ga-emenye ha ruo mgbe ebighị ebi.+ Jeremaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 20:11 Ụlọ Nche,3/15/2011, p. 30 Jeremaya, p. 36-37
11 Ma Jehova, bụ́ dike n’agha, nọnyeere m.+ Ọ bụ ya mere ndị na-akpagbu m ga-eji daa wee ghara imeri m.+ Ezigbo ihere ga-eme ha, n’ihi na ihe ha na-achọ ime m agaghị enwe isi. A gaghị echefu ihere a ga-emenye ha ruo mgbe ebighị ebi.+