Jeremaya 22:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Anya gị na obi gị dị n’iji aghụghọ achọ ihe ga-abara naanị gị uru, Dịrịkwa n’igbu* onye aka ya dị ọcha,Nakwa n’irigbu ndị mmadụ na ịnapụ ha ihe ha nwere.’
17 Anya gị na obi gị dị n’iji aghụghọ achọ ihe ga-abara naanị gị uru, Dịrịkwa n’igbu* onye aka ya dị ọcha,Nakwa n’irigbu ndị mmadụ na ịnapụ ha ihe ha nwere.’