Jeremaya 22:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Ifufe ga-ebufu ndị ọzụzụ atụrụ gị niile.+ A ga-adọrọkwa ndị gị na ha na-eme enyi n’agha. Ọdachi niile ga-adakwasị gị ga-emenye gị ihere, mechuokwa gị ihu.
22 Ifufe ga-ebufu ndị ọzụzụ atụrụ gị niile.+ A ga-adọrọkwa ndị gị na ha na-eme enyi n’agha. Ọdachi niile ga-adakwasị gị ga-emenye gị ihere, mechuokwa gị ihu.