Jeremaya 23:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 N’ihi na ndị na-akwa iko juru n’ala a.+ Ala a na-eru uju n’ihi ọnụ a bụrụ ya.+ Ahịhịa ndị dị n’ala ịkpa akpọnwụọkwala.+ Omume ha adịghị mma. Ha dịkwa aka ike.
10 N’ihi na ndị na-akwa iko juru n’ala a.+ Ala a na-eru uju n’ihi ọnụ a bụrụ ya.+ Ahịhịa ndị dị n’ala ịkpa akpọnwụọkwala.+ Omume ha adịghị mma. Ha dịkwa aka ike.