Jeremaya 23:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Jehova ga-amalite iwe iwe otú oké ifufe si amalite ife. Otú ahụ oké ifufe si efesi ike ka ọ ga-esi wesa ndị ajọ omume iwe.+
19 Jehova ga-amalite iwe iwe otú oké ifufe si amalite ife. Otú ahụ oké ifufe si efesi ike ka ọ ga-esi wesa ndị ajọ omume iwe.+